Lyrics: Dim Oma – Chiege Alisigwe (Mmere Gini) | Sacred Igbo Traditional Songs

0
Lyrics: Dim Oma - Chiege Alisigwe (Mmere Gini) | Sacred Igbo Traditional Songs
Lyrics: Dim Oma – Chiege Alisigwe (Mmere Gini) | Sacred Igbo Traditional Songs

Chorus•

Line 1

Mmere gini eeh, Eji atanumu ahuhu!
Mmere gini eeh, Eji agbakutamu azu!
Obu Okpu isi amahi akpu; Obu aguba adighi nku?
Mmere gini eeh (x2)  Ewooo!

Line 2

Mmere gini eeh, Eji atanumu ahuhu!
Mmere gini eeh, Eji agbakutamu azu!
Obu Okpu isi amahi akpu; Obu aguba adighi nku?
Mmere gini eeh (x2)  Mhhhh!

{•••••••••••••••••••Soundtracks•••••••••••••••••••••••}

Oburu na mu mara, mgahi ekwe macha e
Oburu na mu mara, mgahi eso ya laa
Ahuhu nile e nke mnata nuwa; Ogahi elumu ahu e, Ogahi Adim etua ewooo.
Omenala nabazi e kam we welu owem
Omenala nabazi e kam we welu Ndu o
Obughi di Kam nutalanu we bi nudo
Nezienu mu o; Anozimu nakwa o ewooo!

DOWNLOAD:  Dim Oma - Dinta Ubaha Araputa (Igbo Sorrowful Love Song)

{••••CHORUS••}

{•••••••••••••••••••Soundtracks•••••••••••••••••••••••}

Agbalam mbo Kam ma, m’oga lovu mu o
Echelam echichie m’ihe ogadi mma o
Ihe nile mmechara onweghi nke nemezi e
Mmere gini eeh ! Mmere gini eeh Kamjuoo!
Omenala mere mue kam bia biri be gi e
Dinta eeh, Osikwelonu mu naka,
Ndi mgbe ochie, obuha butele ya
Gbahara nu muo, anam ayonu gi o bikooo!

DOWNLOAD:  Fred Aseroma & Chiege Alisigwe - Dim Oma Vol.1 (Dinta Agam Ala)

{••••CHORUS••} x 2

{•••••••••••••••••••Soundtracks•••••••••••••••••••••••}

Rheotorical :
Ogini kam mere?  Eji atam udi ahuhu a?
Ogini kam mere?  Eji gbakuta mu azu?

 

Nne na Nnam o, ha mahi na m no n’ afufu
Ugomma Nwa nnem omahi na m no n’afufu
Ndi obodo anyi , ha mahi na m no n’ afufu
Omenala be anyi e, e memu alu o, ewooo!

{••••CHORUS••}

MUSIC FADES OUT •••••

:

TELL US WHAT YOU WANT, WE WANT TO HELP YOU!!
•Are you looking for any music you couldn't find on our website?
•Do you want to promote your music on our website ?
Whatsapp Us: +234906 794 5452
Contact Us: +234(9033 7716 55)
Telegram : @HighLifeng

LEAVE A REPLY

Please enter your comment!
Please enter your name here