Lyrics: Dim Oma – Chiege Alisigwe (Mmere Gini) | Sacred Igbo Traditional Songs
Chorus•
Line 1
Mmere gini eeh, Eji atanumu ahuhu!
Mmere gini eeh, Eji agbakutamu azu!
Obu Okpu isi amahi akpu; Obu aguba adighi nku?
Mmere gini eeh (x2) Ewooo!
Line 2
Mmere gini eeh, Eji atanumu ahuhu!
Mmere gini eeh, Eji agbakutamu azu!
Obu Okpu isi amahi akpu; Obu aguba adighi nku?
Mmere gini eeh (x2) Mhhhh!
{•••••••••••••••••••Soundtracks•••••••••••••••••••••••}
Oburu na mu mara, mgahi ekwe macha e
Oburu na mu mara, mgahi eso ya laa
Ahuhu nile e nke mnata nuwa; Ogahi elumu ahu e, Ogahi Adim etua ewooo.
Omenala nabazi e kam we welu owem
Omenala nabazi e kam we welu Ndu o
Obughi di Kam nutalanu we bi nudo
Nezienu mu o; Anozimu nakwa o ewooo!
{••••CHORUS••}
{•••••••••••••••••••Soundtracks•••••••••••••••••••••••}
Agbalam mbo Kam ma, m'oga lovu mu o
Echelam echichie m'ihe ogadi mma o
Ihe nile mmechara onweghi nke nemezi e
Mmere gini eeh ! Mmere gini eeh Kamjuoo!
Omenala mere mue kam bia biri be gi e
Dinta eeh, Osikwelonu mu naka,
Ndi mgbe ochie, obuha butele ya
Gbahara nu muo, anam ayonu gi o bikooo!
{••••CHORUS••} x 2
{•••••••••••••••••••Soundtracks•••••••••••••••••••••••}
Rheotorical :
Ogini kam mere? Eji atam udi ahuhu a?
Ogini kam mere? Eji gbakuta mu azu?
Nne na Nnam o, ha mahi na m no n' afufu
Ugomma Nwa nnem omahi na m no n'afufu
Ndi obodo anyi , ha mahi na m no n' afufu
Omenala be anyi e, e memu alu o, ewooo!
{••••CHORUS••}
MUSIC FADES OUT •••••
+15856533044, +15856533044