LYRICS: Chief Onyenze Nwa Amobi – One One Billion (One One B)

0

LYRICS: Chief Onyenze Nwa Amobi – One One Billion (One One B)

[ DOWNLOAD NOW ]

– One One Billion (One One B) LYRICS & MP3 DOWNLOAD 

One One b? One one b!!
One one b? One one b!!

One one billion Naira? One one b!!
One one billion Naira? One one b!!

Ego Chukwu adighi agwu agwu! One one b!!
Okwa Chukwu Nwe Ego? One one b!!

One one billion Naira? One one b!!
One one b? One one b!!

……

Adiro mma iko ebe onadi ! Achoba afu n'odiro mma iko na be adighi ya!! Onwu gbuo onye nwelu ego, akwa ana ebelu onye nwelu ego nadi ICHE!! Akwa ana ebelu nwa ogbenye nadi kwa iche!
Maka Ife aga eji kwa onye nwelu ego n'odi adi.
Mana aga eji mbibi mobu le ani we kwa nwa ogbenye !
Onye n'eweghi ego nafuju anyaa!!

Onwelu Akiko mcholu ikolu unu! Onwelu Ife melu ede Ji be nwii

Onwelu Ife mji yoba chukwu One billion! Onwelu Ife mji yoba chukwu One B!!

Obu m ko lu unu? Ko lo anyi !!

Obu m ko lu unu Akiko? Kola Anyi!!

Obu m kolu unu Ife melu m ji we yoba chukwu One billion Naira? Ko lo Anyi

Unu asi mu Ko? Ko lo Anyi!!!

Obu m kolu unu Akiko? Kolo Anyi!!!!

Onwelu Ofu mbochi m tete lu ura na ndeli, Iwe ego we webe mu !
M we nodi ani we bido chebe uwamu ! We chekata uwamu sekpuru ani we kpebe ekpere!!

M we yoba chukwu keluwa do! do!! do!! Acholum k'gozie lu mu ndi onyi mu m!
Igozie lu mu ndi onyi m mmadu 20.

CHECK ALSO:  Show Promoter - OLU ITE (PART 1)

K'nye fa One One Billion Naira! M we gwa chukwu keluwa Biko!! Obulu na inuru ekpele mu… Biko me ka Kotinumu megharia!

Obele oge Kotinumu we megharia… M we welu obele okwukwe kwuru oto!
We ne anya na window mu.. Obulu na window mu he ohee!! .. M we jezie mechie window mu.

We kpokwa chukwu keluwa ewe n'Iwe, odi ka obu ikuku bugharilu Kotinumu! Obulu n'inulu ekpele m mkpelu gi chukwu olisa , biko mezie Ka Kotinumu megharia ozo!!

Ebe Obu na Aliko DANGOTE Onye Hausa , nwelu TWENTY BILLION DOLLARS!!

MIKE ADENUGA onye Yoruba, nwelu 15 BILLION DOLLARS!!

FOLORUNSO ALAKIJA na FEMI OTEDOLA onye Yoruba, na fa nwesili TEN TEN BILLION DOLLARS!!

Chukwu Olisa Okwa gi nwe ego?? Ebe Obu na Ndi Hausa na Ndi Yoruba nwelu BILLI BILLI !! Billi Billi na Dollars!

Gozie lu mu ndi onyi mu na Naira!
Ke lu mu ndi onyi ONE ONE BILLION NAIRA!!

Obu n'icholu ka chukwu nyegi One billion Naira , Wenyie enu!!

ONE ONE B? One One B!!
ONE ONE B? One One B!!
ONE ONE BILLION NAIRA ? One One B!!
ONE ONE BILLION NAIRA?? One One B!!

Ego Chukwu adighi agwu agwu! One One B!

Okwa Chukwu nwe ego! One one b!!

ONE ONE BILLION NAIRA? One One B!!
Ekpele m n'ekpelu ndi onyi mu, One One b!!!

Chukwu Olisa Do Do Do! One One b!!

Gozie lu mu ndi onyi mu o! One One b

Ebe Obu na Aliko DANGOTE onye Hausa, nwelu 20 BILLION na DOLLARS! .. One One b

CHECK ALSO:  Chief Onyenze Nwa Amobi - Akueze | Nigerian Highlife Music 2020

Ebe Obu na OTEDOLA onye Yoruba, nwelu 10 na BILLION DOLLARS ! One One b !!

Gozie lu mu ndi onyi mu na Naira!! One One b

ONE ONE BILLION NAIRA ? One One B!!

Gozie lu mu ndi onyi na BILLI BILLI! One One b

BILLI BILLI! One One b!!
BILLI BILLI! One One b!!

Chief Vincent Ebumkpolo, One One b !
ATA nke izizi na Nnofia, One One b !
Vinosco Music Odogwu nwa!! One One b !
Chukwu ga enye gi One b.. One One b !

Ngwa ONE ONE B! One One B? One One b !

One One billion Naira? One One b !

BILLI BILLI na aka mma! One One b !
Ego Naira etigo!! One One b !
Ego Naira etigo!! One One b !

Chukwu keluwa do do do!! Nobulo MBA KA Nwa Amobi n'abalu gi!!
Nokwa nu ayiyo, n'isi na ofe Obula Anyi yolo n'iga emelu Anyi !

Eme nwata ka emelu Ibeya, Eziokwu nobi gadi ya mma!

Ebe Obu na Ndi Hausa na ndi Yoruba, na fa nwelu BILLION na Dollars!
Ya ka mji debe afa ndi oyimu na akwukwo , yabu akwukwo kam Ji we bia chukwu olisa!!!

Ebe Obu na ndi onyi mu akpata si gwo ego!! ego fa di na million!

Chukwu Olisa n'isi na nwa amulu amu g'eto!!
Na nwata dosia odu ogbe igbe!!

Nwata gbesia igbe n'oga eje ije, nwata jekata ije n'oga agba Oso!!

See More…..

 

DOWNLOAD MP3: Chief Onyenze Nwa Amobi – One One Billion (One One B)

DOWNLOAD MP3: Chief Onyenze Nwa Amobi – Million Million to Billion

[CLICK HERE TO DOWNLOAD ]

 

Most of the contents that appear on Highlifeng.com are auto-grabbed from open sources on the internet, only for entertainment purposes. However, If you believe that a file that we uploaded to Highlifeng.com infringes on your copyright then please contact [email protected] to submit a take-down request. We will honour your request with immediate effect.


Upload & Promote Your Music on this Website.
+15856533044, +15856533044
NEED HELP? REQUEST FOR ANY SONG.

LEAVE A REPLY

Please enter your comment!
Please enter your name here