Emeka Madubata – Ihe Ahu I Mere M

0

Immerse yourself in the spiritual realm of Nigerian Gospel music with Emeka Madubata's newest release, “Ihe Ahu I Mere M.” This soul-stirring track promises listeners an uplifting journey of faith and devotion, showcasing Emeka Madubata's heartfelt vocals and profound message.

[ DOWNLOAD NOW ]

Lyrics
Ihe ahu i mere mChineke nna imelaO bu ya mere m ji bia n'iru gi taaEkpere ahu i zara m mgbeolile anya m gwuru a gwuI wee guguo m akwa wee si n'm ndo
Eze jisos m oEsinyewo m ite ekele n'okuOyela e bia para ya rieJisos m ooEsinyewom ite ekele n'oku oyela e bia para ya rie
Mgbe onwu kwere m onuckwa gi bu onye mObi n'igweChineke nna i mela
Bia nu soro m kele chinekeO mere m mmaBia nu soro m kele chinekeO mere m mma
Ihe ahu i mere mChineke nna imelaO bu ya mere m ji bia n'iru gi taaEkpere ahu i zara m mgbe olile anya m gwuru a gwuI wee guguo m akwa wee si n'm ndo
Eze jisos m o oEsinyewo m ite ekele n'okuPapa oyela e bia para ya rieJisos m oEsinyewo m ite ekele n'okuOyela e bia para ya rie
Mgbe onwu kwere m onuckwa gi bu onye zoro mO bi n'igweChineke nna i mela
Bia nu soro m kele chinekeO mere m mmaBia nu soro m kele chinekeO mere m mma
Kele ya e oKele ya
Umu jisos kele nu ya eKele ya
O ihe ukwuu jisos n'me oKele ya
Kele jisos oKele ya
Ihe ukwuu jisos n'me oKele ya
Kele ya e oKele ya
O mee woro m ihe mmadu apughi ime kele yaKele ya
Kele jisos m oKele ya
When i think upon your goodness to meHow you've dealt graciously with me LordOh how much you've done for meOh you are too good oh my
Oh kele nu yaaaKele yaUmu jisos kele nu ya ehKele ya
ch ha ah ha
I've come with my big pot of thanksgivingTo you JesusCome and eat your praisesCome and feastCome and dwellCome and danceCome and dine and wine with me LordOh oh oh oh oh oh oh oh oh aha
Jesus, oh I've come to give you thanksJesus, eh I've come to give you praiseMy Jesus, eh I've come to give you thanksMy Jesus, oh I've come to give you praiseEhh
O mere m mmaO mere m mmaO mere m nma ihe nmadu apughi ime
So gi, so gi, onye m ji eme onu ehChi onye m ji eme onu ehOnye m ji eme onu ehSo gi, onye m ji'eme onu eh
Chinecherem ohWhat you've done for me no man could do for meYou took my painYou healed my bodyGave me a brand new namecnd a brand new song to sing Lord
Oh my friendsWould you just lift your hands and your Voicecnd just give God thanksGive Him thanks when it is sweetGive Him thanks when it looks like its bitterGive Him thanks regardless of what you've been through or where you've been throughGIVE HIM THaNKS

Stream and Download all old and latest new songs by Emeka Madubata – Ihe Ahu I Mere M in audio mp3 format below:

CHECK ALSO:  Spice Vision ft. Buju King - Good Times

DOWNLOAD MP3: Emeka Madubata – Ihe Ahu I Mere M

[CLICK HERE TO DOWNLOAD ]

 

Most of the contents that appear on Highlifeng.com are auto-grabbed from open sources on the internet, only for entertainment purposes. However, If you believe that a file that we uploaded to Highlifeng.com infringes on your copyright then please contact [email protected] to submit a take-down request. We will honour your request with immediate effect.


Upload & Promote Your Music on this Website.
+15856533044, +15856533044
NEED HELP? REQUEST FOR ANY SONG.

LEAVE A REPLY

Please enter your comment!
Please enter your name here